Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 22:19 Bible Nso (IGBOB)

Ub͕u a werenu obi-unu na nkpuru-obi-unu nye ichọ Jehova, bú Chineke-unu; bili-kwa-nu, wue ebe nsọ Jehova, bú Chineke, ibubata ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Jehova, na ihe nsọ nile nke Chineke, n'ulo nke anēwuru aha Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 22

Echiche 1. Ihe Emere 22:19 na onodu