Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 21:17 Bible Nso (IGBOB)

Devid we si Chineke, Ọ̀ bughi mu onwem siri ka aguta ndi Israel? ọbuná mu onwem ka ọ bu, bú onye mehieworo, me kwa ihe ọjọ nke-uku; ma ìgwè aturu ndia, gini ka ha mere? biko, Jehova, bú Chinekem, ka aka-Gi digidem, digide kwa ulo nnam; ma ka ọ ghara idigide ndi-Gi, ka etie ha ihe-otiti.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 21

Echiche 1. Ihe Emere 21:17 na onodu