Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 21:15 Bible Nso (IGBOB)

Chineke we ziga mọ-ozi na Jerusalem ibibi ya: ma mb͕e ọ gaje ibibi, Jehova huru, we chègharia n'ihe ọjọ ahu, we si mọ-ozi ahu nke nēbibi, O zuwo; ub͕u a ra aka-gi. Ma mọ-ozi nke Jehova nēguzo n'akuku ebe-nzọcha-ọka nke Ọnan onye Jebus.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 21

Echiche 1. Ihe Emere 21:15 na onodu