Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 20:3 Bible Nso (IGBOB)

O me-kwa-ra ka ndi nọ nime ya puta, o do ha n'okpuru mma-nkwọ, na n'okpuru ígwè nēbì ihe, na n'okpuru anyu-ike. Otù a ka Devid nēme kwa obodo nile nke umu Amon. Devid na ndi Israel nile we lata na Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 20

Echiche 1. Ihe Emere 20:3 na onodu