Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 19:2 Bible Nso (IGBOB)

Devid we si, M'gēmere Hanun nwa Nehash ebere, n'ihi na nna-ya merem ebere. Devid we ziga ndi-ozi ikasi ya obi bayere nna-ya. Ndi-orù Devid we ba n'ala umu Amon jekuru Hanun, ikasi ya obi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 19

Echiche 1. Ihe Emere 19:2 na onodu