Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 19:18 Bible Nso (IGBOB)

Siria we b͕alaga n'iru Israel; Devid we b͕ue n'etiti ndi Siria ndikom nke nnù ub͕ọ-ala iri-na-asa na ọgu iri, na orú nnù ndikom uzọ ise, bú ndi ji ukwu eje, o me-kwa-ra ka Shofak, bú onye-isi usu-ndi-agha-ha, nwua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 19

Echiche 1. Ihe Emere 19:18 na onodu