Si-kwa-nu, Zọputa ayi, Chineke nzọputa-ayi,Chikọta kwa ayi, naputa ayi n'aka mba nile,Ikele aha nsọ Gi,Na inya isi n'otuto-Gi.