Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 12:40 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ kwa, ndi bi ha nso, rue Isaka na Zebulun na Naftali, nēweta achicha n'elu inyinya-ibu na n'elu camel, na n'elu inyinya mule, na n'elu ehi, ihe-oriri nke utu ọka, na mbadamba fig, na uyọkọ nkpuru-vine amiri ami, na manya-vine, na manu, na ìgwè ehi, na ìgwè ewu na aturu n'uba: n'ihi na ọṅù di n'Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 12

Echiche 1. Ihe Emere 12:40 na onodu