Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 12:33 Bible Nso (IGBOB)

Site na Zebulun, ndi nāpukuru usu-ndi-agha, ndi nēdo agha n'usoro, ndi chiri ihe-agha nile, orú nnù uzọ isi na nnù ise; ndi nēdo onwe-ha n'usoro, nēnweghi obi abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 12

Echiche 1. Ihe Emere 12:33 na onodu