Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 12:18 Bible Nso (IGBOB)

Mọ nke Chineke we yiri Amasai, bú onye-isi ndi-ọchi-agha ahu, dika uwe, o we si, Nke gi ka ayi bu, Devid, n'akuku gi ka ayi nọ kwa, nwa Jesi: udo, udo diri gi, udo di-kwa-ra onye nēyere gi aka; n'ihi na Chineke-gi enyeworo gi aka. Devid we nara ha, me ha ndi-isi usu ndi nāpunara madu ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 12

Echiche 1. Ihe Emere 12:18 na onodu