Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 12:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndia bu ndi nābiakute Devid rue Ziklag, mb͕e anọ̀ nēmechibido ya n'ihi Sọl nwa Kish: ndi ahu di kwa n'etiti ndi-dike-ya, ndi nēyere ya aka n'agha ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 12

Echiche 1. Ihe Emere 12:1 na onodu