38. Joel nwa-nne Netan, Mibha nwa Hagri;
39. Zelek onye Amon, Naharai onye Beirot, onye nēbu ihe-agha Joab nwa Zeruaia;
40. Ira onye Jeta, Gareb onye Jeta;
41. Uraia onye Het, Zabad nwa Ahlai;
42. Adina nwa Shiza onye Reuben, onye-isi ndi Reuben, orú ndikom na iri so-kwa-ra ya;
43. Henan nwa Meaka, na Joshafat onye-Mitnait;
44. Uzia onye Ashterot, Shama na Jeiel, bú umu Hotam onye Aroea;
45. Jediael nwa Shimri, na Joha nwa-nne-ya, onye-Tizait;
46. Eliel onye-Mahavait, na Jeribai, na Joshavia, umu Elnaam, na Itma onye Moab;
47. Eliel, na Obed, na Jaasiel onye-Mezobait.