Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 11:29-43 Bible Nso (IGBOB)

29. Sibekai onye Husha, Ilai onye Ahoa;

30. Maharai onye Netofa, Hiled nwa Beana onye Netofa;

31. Itai nwa Ribai nke Gibea umu Benjamin, Benaia onye Piraton;

32. Hurai nke miri-iyi Gaash, Abiel onye Araba;

33. Azmavet onye Bahurim, Eliahba onye Shaalabin;

34. nke umu Hashem onye-Gaizonait, Jonatan nwa Shagei onye-Hararait;

35. Ahiam nwa Saka onye-Hararait, Elifal nwa Ua;

36. Hefa onye-Mekeratait, Ahaija onye-Pelonait;

37. Hezro onye Kamel, Naarai nwa Ezbai;

38. Joel nwa-nne Netan, Mibha nwa Hagri;

39. Zelek onye Amon, Naharai onye Beirot, onye nēbu ihe-agha Joab nwa Zeruaia;

40. Ira onye Jeta, Gareb onye Jeta;

41. Uraia onye Het, Zabad nwa Ahlai;

42. Adina nwa Shiza onye Reuben, onye-isi ndi Reuben, orú ndikom na iri so-kwa-ra ya;

43. Henan nwa Meaka, na Joshafat onye-Mitnait;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 11