Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 11:26-29 Bible Nso (IGBOB)

26. Ndi-dike nke usu nile nke ndi-agha kwa; Asahel nwa-nne Joab, Elhanan nwa Dodo nke Bet-lehem;

27. Shamot onye Haroa, Hilez onye-Pelonait;

28. Ira nwa Ikesh onye Tekoa, Abieza onye Anatot;

29. Sibekai onye Husha, Ilai onye Ahoa;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 11