Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 11:23 Bible Nso (IGBOB)

Onye ahu tib͕u-kwa-ra nwoke ahu, bú onye Ijipt, nwoke toro ogologo, cubit ise; ube di kwa n'aka onye Ijipt ahu dika oké ókpòrò di arọ́ nke ọkpa-ákwà ji akpa ákwà; ma o ji nkpa-n'aka ridakuru ya, napu ube ahu n'aka onye Ijipt n'ike, were ube-ya b͕ue ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 11

Echiche 1. Ihe Emere 11:23 na onodu