Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 11:18 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom atọ ahu we wapue ọmuma-ulo-ikwū ndi Filistia, sere miri n'olùlù-miri Bet-lehem, nke di n'ọnu-uzọ-ama, ha we būru ya, kutere Devid: ma Devid ekweghi iṅu ya, o we wusiere ya Jehova,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 11

Echiche 1. Ihe Emere 11:18 na onodu