Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 16:7 Bible Nso (IGBOB)

Otú ọ di, Mu onwem nāgwa unu ezi-okwu; Ọ bu ihe bara unu urù ka Mu onwem la: n'ihi na asi na alaghm, Onye-nkasi-obi ahu agaghi-abiakute unu; ma ọ buru na alam, M'gēzite Ya nye unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 16

Echiche Jọn 16:7 na onodu