4. Ma, le, Boaz siri na Bet-lehem bia, si ndi n=eb#i ọka, Jehova nọyere unu. Ha we si ya, Jehova gọzie gi.
5. Boaz we si nwa-okorọbia-ya nke edoro ya onye-isi ndi n=eb#i ọka, #Onye nwe nwa-ab͕ọghọ a?
6. Nwa-okorọbia ahu nke edoro onye-isi ndi n=eb#i ọka we za, si, Nwa-ab͕ọghọ Moab ka ọ bu, nke soro Naomi si n>ala-ọhia Moab lata:
7. ọ si, Biko, ka m>chikọta ihe, kpokọta kwa ihe n>etiti #ukw#u-ọka n>azu ndi n=eb#i ọka: o we bia, guzogide site na mb͕e ututu we rue ub͕u a, ma ub͕u a ọ n=anọdu n>ulo nwa mb͕e.
8. Boaz we si Rut, #I nughi, nwam? Ejela ichikọta n>ubi ọzọ, esi-kwa-la n>ebe a gabiga, ma ot/u a ka i g=arapara n>aru umu-ab͕ọghọm.
9. Ka anya-gi abua di n>ubi ebe ha neb#i ọka, i g=ejeso kwa ha n>azu: #enyeghm umu-okorọbia iwu ka ha ghara imetu gi aka? ma mb͕e akpiri kpọrọ gi nku, je n>ite miri, @nua ufọdu nime miri nke umu-okorọbia n=eseta.
10. Rut we da kpue iru-ya n>ala, kpọ isi ala, si ya, Gini mere m>hutaworo amara n>iru gi, i we matam, ebe mu onwem bu ọb#ia?
11. Boaz we za, si ya, Egosiwom nke-ọma ihe nile i meworo nne di-gi site na mb͕e ọnwu di-gi: na i rapuwo kwa nna-gi na nne-gi, na ala amuru gi, i we biakute ot#u ndi nke i n=amaghi na mb͕e gara aga.
12. Jehova kwughachi gi ọlu-gi, ka ugwọ-ọlu-gi z#u kwa ez#u site n>aka Jehova, b/u Chineke Israel, Onye i biaworo ib͕ab#a n>okpuru nk#u-Ya.
13. _O si, Ka m>huta amara n>iru gi, onye-nwem; n>ihi na i kasiwom obi, na n>ihi na i gwawo nwayi n=ejere gi ozi okwu n=ab#a ya n>obi, ma mu onwem adighi ka ot#u nime ndinyom n=ejere gi ozi.