Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:43 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà gāhu kwa ya: ma, le, ọ buru na ihe-otutó nke ihe-otiti ahu di ọcha nācha ọbara-ọbara n'isi-nkwọcha-ya ma-ọbu n'egedege-iru-ya kwọchara akwọcha, dika ekpenta nke akpukpọ anu-aru si di, n'ile ya anya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:43 na onodu