Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:34 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà gāhu kwa ọria-isi ahu n'ubọchi nke-asa: ma, le, ọ buru na ọria-isi abaghi aba n'akpukpọ-aru-ya, ọ buru kwa na ọ dighi omimi, n'ile ya anya, kari akpukpọ-aru-ya; onye-nchu-àjà gāsi kwa na ọ di ọcha: ọ gāsu kwa uwe-ya nile, di ọcha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:34 na onodu