Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 6:7 Bible Nso (IGBOB)

Dika olùlù-miri si asuputa miri-ya, otú a ka obodo ahu suputaworo ihe ọjọ ya: ihe-ike na ipunara-madu-ihe ka anānu nime ya; n'irum mb͕e nile ka ọria na ọnyá-ntiputa di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 6

Echiche Jeremaia 6:7 na onodu