Onye nēmeso nkpuru-obi-ya ezi ihe ka onye-ebere bu:Ma onye nēmekpa anu-aru nke aka ya aru ka onye nēnweghi obi-ebere bu.