Ihe onye nēmebi iwu nātu ujọ ya, nke ahu gābiakute ya:Ma ihe ndi ezi omume nāchọsi ike ka agēnye ha.