Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 44:15 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi-nchu-àjà, bú ndi Livai, umu Zedok, ndi debere ihe-ndebe nke ebe nsọm mb͕e umu Israel siri n'ebe M'nọ kpafue, ndi ahu gābiakutem nso ijerem ozi; ha gēguzo n'irum iweta nsom abuba na ọbara; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 44

Echiche Ezikiel 44:15 na onodu