Jehova gākwagide ya n'elu ihe o ji edina mb͕e aru nādighi ya ike:Ihe-ndina-ya nile ka I b͕anweworo n'ọria ya.