Ọ nēme ka m'baputa n'aka ndi-irom:I nēwelikwam elu kari ndi nēbili imegidem:I nānaputam n'aka madu nēme ihe-ike.