Ọ nānọdu n'ebe iche-anwu nke obodo ntà nile:N'ebe-nzuzo nile ka ọ nēb͕u onye nēmeghi ihe ọjọ:Anya-ya abua nēwere nzuzo nyogide onye nāhuju anya.