Ndi-Nazirait-ya di ọcha kari snow, ha nwuru enwu kari miri-ara-ehi,Ha chara ọbara-ọbara n'aru kari ruby, dika sapphire ka udi-ha di.