Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 20:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma Ben-hedad, bú eze Siria, chikọtara usu-ndi-agha-ya nile: orú ndi-eze na iri na abua soro kwa ya, ha na inyinya na ub͕ọ-ala: o we rigo, nọchigide Sameria n'agha, buso ya agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 20

Echiche 1. Ndi-Eze 20:1 na onodu